BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Dolly Parton: Etu Amerịka na mba ụwa niile si eru uju ọnwụ ya
Dolly Parton tiri egwu ihe ruru afọ iri asaa (70) ritere onyinye Grammy iri (10), ree egwu ruru otu nde narị (100m) ma dee egwu karịrị puku atọ (3,000).
Ụlọikpe mba UK ekwuola na ọgbaegwu Poco Lee ga-apụta zara ọnụ ya maka ụfọdụ ebubo e boro ya
Ụlọikpe kwurụ na Poco Lee ga-apụta zara ọnụ ya n'ụbọchị Tuzde abalị iri na ise n'ọnwa Septemba 2026.
Onye bụ Nwabueze Buchi George ICPC kwuru nọ n'isi ụlọọrụ adịgboroja ọhụrụ ha chọpụtara?
Ụlọọrụ na-ebu agha megide mpụ na Naịjirịa bụ ICPC kwuru na ha nyochapụytara ụlọọrụ adịgboroja ọzọ nakwa nwamadị nọ n'isi ụlọọrụ ahụ.
Ndị Ekwulobia jupụtara n'oke ọṅụ oge onyeisi ụlọọrụ Jezco Oil bụ Chief Joseph Ezeokafor lọtara n'ụlọ ya
Oge onye oji ego achụnta ego na Naịjirịa a ma ama bụ Chief Joseph Ezeokafor si n'aka ndị ojiegbe tọọrọ ya wee lọta n'ụlọ ya dị n'Ekwulobịa, n'Anambra steeti.
Ụmụafọ Naịjirịa dị 83 ga-esi Saụt Afrịka bata Naịjirịa n'ụbọchị Wenezde 19 Ọgọst 2026
Nke a na-abịa dịka ndị ngagharịiwe na mba Saụt Afrịka kwuru na Septemba 30, 2026 bụ ụbọchị ikpeazụ ha na-enye ndị mbịarambịara ọbụla si mba Afrịka ndị ọzọ ịhapụ Saụt Afrịka.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Ọgọst 26, 2026, Duration 1,05
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wenezde Ọgọst 26, 2026.
Vincent Obianodo: Ihe ị kwesịrị ịma maka onye nwe 'Young Shall Grow Motors'
Chief Vincent Obianodo bụ onye obodo Ụmụeze dị n'obodo Neni n'okpuruọchịchị Anaọcha, dị n'Anambra steeti.
Ademola Adeleke emerila ntuliaka ọkwa gọvanọ Osun steeti
Joshua Ogunwole bụ onye rụrụ ọrụ dịka onye chịkọtara mpụtara ntuliaka ahụ kwuru na Gọvanọ Adeleke ji vootu 511,067 merie na ntuliaka ahụ e mere na Satọde 15 Ọgọst, 2026
Ihe anyị ma maka nwaanyị e boro ebubo iji mma sụgbuo di ya mgbe ọ na-ehi ụra n'Aba, Abia Steeti
Ndị uweojii Abia Steeti sị ha anwuchiela nwaanyị e boro ebubo iji mma sụgbuo di ya ma sị nnyocha na-aga n'ihu ugbua.
EFCC na Osun steeti: Ihe i kwesiri ịma maka imechi akara ọba ego ha
Akụkọ maka mmachi EFCC machiri akara ụlọakụ Gọọmenti Naịjirịa.
Kedụ oge ị ga-amalite ịchọrọ onye na-enwe nsogbu ahụike uche enyemaka?
Ọtụtụ mmadụ na-enwe ọrịa uche ugbua anaghị enweta enyemaka n'oge kwesịrị ekwesị, nke nwereike ime ka ọnọdụ ha kawanye njọ.
Etu e si nwụchie nwoke si n'ụlọ elu tutuo ụmụ ya abụọ
A nwụchiela nwoke si n'ụlọelu tutuo ụmụ ya abụọ n'Aba.
Ihe anyị ma maka nwaanyị a sị nna di ya chụpụrụ ya na ụmụ ya abụọ n'ụlọ abalị asatọ di ya jiri nwụọ
Ndị uweojii anwụchiela nwoke a sị chụpụrụ nwa nwunye nwa ya n'ime aalị asatọ nwa ya nwoke nwụchara.
Ihe anyị ma maka otu nwaanyị a sị na e dinara n'ike ma chụba n'ime ajọ ọhịa na Nenwe, Enugu steeti
Akụkọ kwuru na ụmụokoroọbịa dinara otu nwaanyị n'ike tie ya ihe ma chụba ya n'ime ajọ ọhịa n'obodo Nenwe, Aninri Enugwu Steeti.
Amaghị m na m ga-apụta na ndụ - Onye tọrọ n'ala ebe ụlọ dara n'Amaokpala
Abalị nke abụọ: Nke a bụ ihe BBC chọpụtara n'ebe ụlọelu dị ogogo atọ dara n'Amaokpala n'Anambara steeti n'ụbọchị Sọnde 26 Julaị 2026.
Cockroach Party: Ndị ntorobịa India akwụsịla ngagharịiwe dịka Mịnịsta gbara arụkwaghịm
Ndị ntorobịa Indịa akwụsịla ngagahrịiwe ha merela ọtụtụ izu dịka Mịnịsta agụmakwụkwọ gbara arụkwaghịm.
Kachi Nnabugwu: Etu e si hụ ozu nwaanyị dị ime, di ya na ụmụ ha atọ n'ụlọ ha n'Abịa steeti
Akụkọ maka mmadụ ise nwụrụ n'otu ezinaụlọ mn'Abia steeti.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.




















































