BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Vidio, Ihe anyị chọpụtara gbasara ebubo mkpa mkpa ndị ntọrị n'ụzọ Ugwogo Opi-Nsukka, Duration 1,48
Akụkọ kwuru na ndị ntọrị weere ọnọdụ ebe ahụ ma na-akpa ike, nke mere ndị njem jiri kwụsị ụgbọala n'okporoụzọ.
NA EME UGBU A, Netflix chọrọ ịzụ Warner Bros
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Disemba 2025.
Kedụ ndị mba Amerịka ga-anapụ akwụkwọ njem 'visa' maka mkpagbu okpukperechi na Naịjirịa?
Odeakwụkwọ mba Amerịka bụ Marco Rubio kwuru na Amerịka "na-eme ihe niile kwesịrị ekwesị iji buo agha megide mkpagbu na arụ ndị a na-emeso ndị na-eso ụzọ Kraịst na Naịjirịa nakwa gburugburu ụwa".
Casmir Chinedu Luke: Etu aka si kpara nwamadi a maka ebubo igwu gọọmentị Amerịka chadum ijeri dọla asaa
Aka akparala otu nwaafọ Naijiria na mba Amerịka maka ebubo igwu chadum $7m
Onyeisiala Tinubu eduola Ọchịagha Musa Christopher n'iyi ọrụ dịka mịnista nchekwa Naịjirịa
Tinubu mere nhọpụta a oge ọnọdụ nchekwa Naịjirịa na-ama jijiji, dịka a na-ahụta mwakpo ndị ntọ, ndị ojiegbe na ndị na-eyi ọha egwu n'ọtụtụ akụkụ mba ahụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Disemba 5, 2025, Duration 1,09
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Disemba 5, 2025
Onyeisiala Tinubu ewepụtala aha ndị ọzọ maka ọrụ nnọchiteanya Naịjirịa na mba ofesi
Ndị niile Onyeisiala Tinubu họpụtara maka ọrụ nnọchịtaanya Naịjirịa na mba ofesi
Ikpochapụ iwu Sharia, otu Hisbah na ihe ndị ọzọ ndịomeiwu Amerịka chọrọ ka gọọmenti Naịjirịa mee
Kọmitii ndịomeiwu mba Amerịka ewepụtala ozi banyere nnyocha ha n'ebubo ogbugbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa.
Mmadụ 38 a tọọrọ na Kwara Steeti alakwurula ezinaụlọ ha
Ndị ojiegbe ahụ tọọrọ ndị ụka 'Christ Apostolic Church' ekwuola ego ole a ga-akwụ ha tupu ha tọhapụ ndị ahụ.

Formed in 2009, the Archive Team (not to be confused with the archive.org Archive-It Team) is a rogue archivist collective dedicated to saving copies of rapidly dying or deleted websites for the sake of history and digital heritage. The group is 100% composed of volunteers and interested parties, and has expanded into a large amount of related projects for saving online and digital history.


































